× Asụsụ Europe Russian Belarusian Asụsụ Ukraine Asụsụ Polish Serbian Bulgaria Asụsụ Slovakian Czech Asụsụ Romania Moldovian Azebaịjan Armenia Onye Georgia Albania Avar Bashkir Tatar Chechen Asụsụ Slovenian Asụsụ Croatian Estonia Asụsụ Latvian Asụsụ Lithuania Asụsụ Hungary Asụsụ Finish Asụsụ Norway Asụsụ Sweden Asụsụ Iceland Grik Masedonia German Bavaria Asụsụ Dutch Asụsụ Danish Welsh Gaelic Asụsụ Aịrish French Basque Catalan .Talian Galacian Romani Bosnian North America Bekee South America Asụsụ Spanish Asụsụ Portuguese Guarani Asụsụ Quechuan Aymara Central America Onye Jamaica Asụsụ Nawatụl Kiche Qeqchi Asụsụ Haiti Ebe Ọwụwa Anyanwụ Eshia Chinese nke Ndị Japan Korean Mongolian Uyghur Hmong South East Asia Onye Malaysia Burmese Chin Asụsụ Nepali Cebuano Asụsụ Tagle Kambodia Thai Indoneshian Vietnam Asụsụ Javanese Lao Iban Iu Mien Kachin Lahu Aceh Balinese Bugis Pampanga Sasak Shan Waray South Asia Hindi Dia Awadhi Mizo Kannada Malayalam Marathi Gujarati Asụsụ Tamil Telugu Asụsụ Punjabi Kurukh Asụsụ Assam Maithili Asụsụ Bengali Asụsụ Urdu Sinhala Dogri Haryanvi Meitei Konkani Santalaị Sindhi Koya Thado Sanskrit Devanagari Adilabad Gondi Ahirani Balochi Bundeli Chhattisgarhi Garhwali Kangri Kumaoni Mewari Munda Sadri Seraiki Shekhawati Sylheti Etiti Asia Kyrgyz Asụsụ Uzbek Tajik Ndị Turkmen Kazakhstan Karakalpak Etiti ọwụwa anyanwụ Turkish Hibru Arabic Peshia Kurdi Pashto Coptic Africa Afrịka Xhosa Asụsụ Ndebele Akpan Asụsụ Amharik Wolaytta Onye Naijiria Mossi Ika Dinka Kabyle Ewe Asụsụ Swahili Morocco Asụsụ Somali Shona Madagaska Igbo Lingala Baoule Siswati Tsonga Tswana Onye Gambian Ndi Yoruba Kamba Kinyarwanda Hausa Chewa Luo Makua Dyula Fulfulde Kalenjin Kikọyu Kikwango Kirundi Krio Nigerian Pidgin Oromo Tshiluba Tshivenda Twi Umbundu Lugbara Luguru Pular Gussi Maasai Turkana Moba Nuer Shilluk Tamasheq Makonde Bemba Fon Hadiyya Ibibio Kimbundu Kimiiru Lango Liberian Kreyol Lomwe Mende Morisyen Ndau Nyankole Sena Sidamo Soga Songe Sukuma Tarifit Teso Tiv Zande Kọntinent Australia New Zealand Papua New Guinea Asụsụ Ochie Asụsụ Arameik Latin Esperanto 1 1 1 1988 Nsọ nʼIgbo 2020Bible Nso 200619881 1 1 HIBRU MATIUMAKLUKJỌNỌLU OZIROM1 KỌRINT2 KỌRINTGALETIAEFESỌSFILIPAIKỌLỌSI1 TESALỌNAIKA2 TESALỌNAIKA1 TIMỌTI2 TIMỌTITAITỌSFAILIMONHIBRUJEMES1 PITA2 PITA1 JỌN2 JỌN3 JỌNJUDNKPUGHE1 1 1 1 123456789101112131 1 1 : 14 12345678910111213141 1 1 Igbo Bible 1988 HIBRU 1 Chekwaa ihe edeturu 1Na mgbe ochie Chineke gwara nna anyị ha okwu nꞌoge dị iche iche. Ọ gwara ha okwu site nꞌọnụ ndị amụma, na site nꞌụzọ ndị ọzọ dị iche iche.2Ma nꞌoge ikpeazụ ndị a anyị nọ nꞌime ya Chineke agwala anyị okwu site nꞌọnụ Ọkpara ya bụ Jisọs, onye Chineke nyefere ihe nile nꞌaka. Ọ bụ site nꞌaka Jisọs ka Chineke siri kee ụwa nile na ihe dị nꞌime ya.3Jisọs Ọkpara Chineke na-enwụpụta ebube Chineke. Ihe Jisọs bụ na ihe nile o mere gosiri na ọ bụ Chineke nꞌonwe ya. Jisọs na-esite nꞌike aka ya na-achị eluigwe na ụwa nile. Jisọs bụkwa onye ahụ nwụrụ ka ọ sachapụ ma hichapụkwa mmehie anyị nile. Mgbe o mechara nke a, ọ nọdụrụ nꞌebe nsọpụrụ dị elu, nꞌakụkụ Chineke onye dị ukwuu, nꞌeluigwe.4Jisọs dị ukwuu karịa ndị mmụọ ozi. Aha ya bụ Ọkpara Chineke gosiri nke a. Ọ bụ Nna ya nyere ya aha a. Aha ahụ dịkwa ukwuu karịa aha ma ọ bụ ọkwa nile nke ndị mmụọ ozi.5O nweghị oge Chineke jiri gwa mmụọ ozi ọ bụla okwu sị “Ị bụ Ọkpara m, taa enyela m gị ugwu na nsọpụrụ nke ya na aha ahụ so.” Ma Chineke kwuru okwu dị otu a banyere Jisọs. Nꞌoge ọzọ kwa Chineke kwuru sị, “Abụ m Nna ya, Nwa m ka Jisọs bụkwa.”6Ọzọ kwa, mgbe Ọkpara ya bụ Jisọs, onye ọ mụrụ nanị ya bịara nꞌụwa, Chineke nyere iwu sị “Ka ndị mmụọ ozi nile fee ya ofufe.”7Mgbe Chineke kwuru okwu banyere ndị mmụọ ozi ya, ọ sịrị na ha bụ ndị na-eje ozi. Ha dị ka ikuku na-efesi ike. Ha na-agakwa ozi ha nile dị ka ọkụ na-enwusi ike.8Ma mgbe Chineke kwuru okwu banyere Ọkpara ya ọ sịrị, “Alaeze Gị, Chineke, ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. Mkpa nꞌaka ziri ezi ka mkpa nꞌaka alaeze gị bụ.9Ị hụrụ ezi omume nꞌanya ma kpọọ ihe ọjọọ asị. Nꞌihi nke a, Chineke nke bụ Chineke gị, ahọpụtala gị mee ka i nwee ugwu na nsọpụrụ karịa ndị ibe gị nile.”10Chineke kpọkwara Jisọs “Onyenwe anyị,” mgbe o kwuru sị “Onyenwe anyị, na mbụ ọ bụ gị kere ụwa. Eluigwe bụkwa ọrụ aka gị.11Ha ga-ala nꞌiyi bụrụ ihe efu. Ma gị onwe gị ga-anọgide ruo mgbe nile ebighị ebi. Eluigwe na ụwa ga-akacha nka dịrị ka akwa ochie,12ma otu ụbọchị ị ga-apịakọta ha, gbanwee ha. Ma gị onwe gị enweghị mgbanwe. Ọnụ ọgụgụ afọ gị agaghị agbanwe ruo mgbe ebighị ebi.”13Ò nweela oge Chineke gwara ndị mmụọ ozi okwu, dị ka o siri gwa Ọkpara ya sị “Nọdụ nꞌebe a nꞌakụkụ m, nꞌugwu na nsọpụrụ, tutuu ruo mgbe m ga-egwepịa ndị iro gị nile nꞌokpuru ụkwụ gị?”14E, è! O nweghị mmụọ ozi ọ bụla Chineke gwara okwu dị otu a! Nꞌihi na ndị mmụọ ozi ya bụ nanị mmụọ na-eje ozi. Ha bụ ndị a na-ezipụ ka ha nye aka. Ha na-elekọtakwa ndị ahụ ga-anata nzọpụta Chineke.Igbo Bible 1988 No Data Igbo Bible 1988 HIBRU 1 00:00:00 00:00:00 0.5x 2.0x https://beblia.bible:81/BibleAudio/igbo1988/hebrews/001.mp3 13 1