× Asụsụ Europe Russian Belarusian Asụsụ Ukraine Asụsụ Polish Serbian Bulgaria Asụsụ Slovakian Czech Asụsụ Romania Moldovian Azebaịjan Armenia Onye Georgia Albania Avar Bashkir Tatar Chechen Asụsụ Slovenian Asụsụ Croatian Estonia Asụsụ Latvian Asụsụ Lithuania Asụsụ Hungary Asụsụ Finish Asụsụ Norway Asụsụ Sweden Asụsụ Iceland Grik Masedonia German Bavaria Asụsụ Dutch Asụsụ Danish Welsh Gaelic Asụsụ Aịrish French Basque Catalan .Talian Galacian Romani Bosnian North America Bekee South America Asụsụ Spanish Asụsụ Portuguese Guarani Asụsụ Quechuan Aymara Central America Onye Jamaica Asụsụ Nawatụl Kiche Qeqchi Asụsụ Haiti Ebe Ọwụwa Anyanwụ Eshia Chinese nke Ndị Japan Korean Mongolian Uyghur Hmong South East Asia Onye Malaysia Burmese Chin Asụsụ Nepali Cebuano Asụsụ Tagle Kambodia Thai Indoneshian Vietnam Asụsụ Javanese Lao Iban Iu Mien Kachin Lahu Aceh Balinese Bugis Pampanga Sasak Shan Waray South Asia Hindi Dia Awadhi Mizo Kannada Malayalam Marathi Gujarati Asụsụ Tamil Telugu Asụsụ Punjabi Kurukh Asụsụ Assam Maithili Asụsụ Bengali Asụsụ Urdu Sinhala Dogri Haryanvi Meitei Konkani Santalaị Sindhi Koya Thado Sanskrit Devanagari Adilabad Gondi Ahirani Balochi Bundeli Chhattisgarhi Garhwali Kangri Kumaoni Mewari Munda Sadri Seraiki Shekhawati Sylheti Etiti Asia Kyrgyz Asụsụ Uzbek Tajik Ndị Turkmen Kazakhstan Karakalpak Etiti ọwụwa anyanwụ Turkish Hibru Arabic Peshia Kurdi Pashto Coptic Africa Afrịka Xhosa Asụsụ Ndebele Akpan Asụsụ Amharik Wolaytta Onye Naijiria Mossi Ika Dinka Kabyle Ewe Asụsụ Swahili Morocco Asụsụ Somali Shona Madagaska Igbo Lingala Baoule Siswati Tsonga Tswana Onye Gambian Ndi Yoruba Kamba Kinyarwanda Hausa Chewa Luo Makua Dyula Fulfulde Kalenjin Kikọyu Kikwango Kirundi Krio Nigerian Pidgin Oromo Tshiluba Tshivenda Twi Umbundu Lugbara Luguru Pular Gussi Maasai Turkana Moba Nuer Shilluk Tamasheq Makonde Bemba Fon Hadiyya Ibibio Kimbundu Kimiiru Lango Liberian Kreyol Lomwe Mende Morisyen Ndau Nyankole Sena Sidamo Soga Songe Sukuma Tarifit Teso Tiv Zande Kọntinent Australia New Zealand Papua New Guinea Asụsụ Ochie Asụsụ Arameik Latin Esperanto 1 1 1 1988 Nsọ nʼIgbo 2020Bible Nso 200619881 1 1 HIBRU MATIUMAKLUKJỌNỌLU OZIROM1 KỌRINT2 KỌRINTGALETIAEFESỌSFILIPAIKỌLỌSI1 TESALỌNAIKA2 TESALỌNAIKA1 TIMỌTI2 TIMỌTITAITỌSFAILIMONHIBRUJEMES1 PITA2 PITA1 JỌN2 JỌN3 JỌNJUDNKPUGHE1 1 1 4 123456789101112131 1 1 : 12 123456789101112131415161 1 1 Igbo Bible 1988 HIBRU 4 Chekwaa ihe edeturu 1Ma nkwa dịkwara anyị ugbu a ịbanye ndụ ebighị ebi, ebe izuike nke Chineke. Ya mere, ka anyị lezie anya nke ọma, ka a hapụ ịchọta onye ọ bụla nꞌetiti anyị nke na-agaghị abanye.2E kwusaalara anyị ozi ọma a. Ha onwe ha nụkwara ya. Ma ozi ọma ahụ ha nụrụ enyereghị ha aka. Nꞌihi na ha ejighị okwukwe nara ya, ha egekwaghị ntị.3Ma ọ bụ nanị anyị onwe anyị ndị kwere ga-aba nꞌebe izuike Chineke. Ma banyere ndị na-ekweghị ekwe ka Chineke sịrị “Dị ka m ṅụrụ iyi nꞌiwe m, ha agaghị aba nꞌebe izuike m ma ọlị.” Ọ bụ ezie na ọ bụ Chineke kwuru okwu a, ma malite na mgbe ụwa bidoro, Chineke ejikerelarị na-eche ha.4Anyị maara na Chineke ejikerela ugbu a na-eche anyị. Akwụkwọ nsọ kpugheere anyị nke a site nꞌụbọchị asaa nke okike. Nꞌụbọchị nke asaa Chineke zuru ike site nꞌọrụ ya.5Ma nꞌebe ọzọ, Chineke kwuru okwu banyere ụfọdụ ndị Juu a sị “Ha agaghị aba nꞌebe izuike m.”6Nꞌihi nke a anyị na-ahụ na ozuzu ike dị nꞌihu nye ụfọdụ. Ọ bụ ezie na ndị mbụ nụrụ ozi ọma a abanyeghị nꞌebe izuike ahụ. Ha abanyekwaghị nꞌihi na ha erubeghị isi nꞌokwu Chineke site na-ekweghị ekwe ha.7Ma mgbe ọtụtụ afọ gasịrị, Chineke kwuru okwu. Nꞌoge Devidi, Chineke kwuru okwu ọzọ banyere ozuzu ike. Ọ dọrọ ha aka na ntị sị “Gee ntị nꞌolu ya taa ụnu emekwala ka obi unu sie ike dị ka ndị ahụ mere ka iwe wee m.”8Nꞌoge gara aga, Joshua nyeere ụmụ Izirel aka ịchọta otu ụdị ezumike. Ma ala ahụ Chineke kwere ha na nkwa enyezughị ha ezumike zuru oke. Nꞌihi na a sị na ezumike ahụ zuru oke, Chineke agaraghị ekwukwa okwu banyere ụbọchị ọzọ.9Nke a na-egosi anyị na ndị Chineke nile na-ele anya ezumike zuru oke nꞌebe Chineke nọ, ezumike ga-adị ka ezumike Chineke nꞌụbọchị nke asaa.10Nꞌihi na onye ọ bụla banyere nꞌezumike Chineke esitela nꞌọrụ nwee izuike, dị ka Chineke siri banye nꞌizuike nke ya mgbe o kechara ihe nile.11Ya mere, ka anyị mee ka ike anyị ha, ka anyị banye nꞌebe izuike nke eluigwe, ka ọ hapụ ịdịkwa onye ọ bụla nꞌime anyị nke na-agaghị aba nꞌihi ekweghị ekwe dị ka ụmụ Izirel.12Nꞌihi na okwu Chineke dị ndụ dịkwa nkọ. Ọ dị nkọ karịa mma ihu abụọ ọ bụla. Ọ na-adụba ruo nꞌebe mkpụrụ obi na mmụọ kewara onwe ha, na ruo nꞌebe nkwonkwo na ụmị kewakwara onwe ha. Ọ na-enyocha gbaa nꞌanwụ ọchịchọ na echiche obi ndị mmadụ.13Ọ dịghị ihe ọ bụla nꞌime ihe nile e kere eke pụrụ izo onwe ya site nꞌebe Chineke nọ. Ihe nile ghere oghe, gbara ọtọ nꞌihu anya ya. Ọ bụ nꞌihu ya ka anyị nile ga-aza ajụjụ banyere ndụ anyị nile.14Ma anyị nwere Jisọs Ọkpara Chineke dị ka onyeisi nchụaja ukwu nke ndụ anyị. Ọ nọ ugbu a nꞌeluigwe nꞌihu Chineke. Nꞌihi nke a ka anyị jidesie okwukwe ahụ anyị kwupụtara aka ike.15Nꞌihi na anyị nwere onyeisi nchụaja nke nwere ike ịghọta adịghị ike anyị. A nwara Jisọs ọnwụnwa nꞌụzọ nile dị ka a na-anwa anyị taa. Ma o meghị mmehie nꞌụzọ ọ bụla mgbe a nwara ya.16Ya mere, ka anyị bịaruo oche amara Chineke nso na-atụghị egwu, ka anyị si otu a nata ebere, ma chọtakwa amara nke ga-enyere anyị aka nꞌoge mkpa.Igbo Bible 1988 No Data Igbo Bible 1988 HIBRU 4 00:00:00 00:00:00 0.5x 2.0x https://beblia.bible:81/BibleAudio/igbo1988/hebrews/004.mp3 13 4