× Asụsụ Europe Russian Belarusian Asụsụ Ukraine Asụsụ Polish Serbian Bulgaria Asụsụ Slovakian Czech Asụsụ Romania Moldovian Azebaịjan Armenia Onye Georgia Albania Avar Bashkir Tatar Chechen Asụsụ Slovenian Asụsụ Croatian Estonia Asụsụ Latvian Asụsụ Lithuania Asụsụ Hungary Asụsụ Finish Asụsụ Norway Asụsụ Sweden Asụsụ Iceland Grik Masedonia German Bavaria Asụsụ Dutch Asụsụ Danish Welsh Gaelic Asụsụ Aịrish French Basque Catalan .Talian Galacian Romani Bosnian North America Bekee South America Asụsụ Spanish Asụsụ Portuguese Guarani Asụsụ Quechuan Aymara Central America Onye Jamaica Asụsụ Nawatụl Kiche Qeqchi Asụsụ Haiti Ebe Ọwụwa Anyanwụ Eshia Chinese nke Ndị Japan Korean Mongolian Uyghur Hmong South East Asia Onye Malaysia Burmese Chin Asụsụ Nepali Cebuano Asụsụ Tagle Kambodia Thai Indoneshian Vietnam Asụsụ Javanese Lao Iban Iu Mien Kachin Lahu Aceh Balinese Bugis Pampanga Sasak Shan Waray South Asia Hindi Dia Awadhi Mizo Kannada Malayalam Marathi Gujarati Asụsụ Tamil Telugu Asụsụ Punjabi Kurukh Asụsụ Assam Maithili Asụsụ Bengali Asụsụ Urdu Sinhala Dogri Haryanvi Meitei Konkani Santalaị Sindhi Koya Thado Sanskrit Devanagari Adilabad Gondi Ahirani Balochi Bundeli Chhattisgarhi Garhwali Kangri Kumaoni Mewari Munda Sadri Seraiki Shekhawati Sylheti Etiti Asia Kyrgyz Asụsụ Uzbek Tajik Ndị Turkmen Kazakhstan Karakalpak Etiti ọwụwa anyanwụ Turkish Hibru Arabic Peshia Kurdi Pashto Coptic Africa Afrịka Xhosa Asụsụ Ndebele Akpan Asụsụ Amharik Wolaytta Onye Naijiria Mossi Ika Dinka Kabyle Ewe Asụsụ Swahili Morocco Asụsụ Somali Shona Madagaska Igbo Lingala Baoule Siswati Tsonga Tswana Onye Gambian Ndi Yoruba Kamba Kinyarwanda Hausa Chewa Luo Makua Dyula Fulfulde Kalenjin Kikọyu Kikwango Kirundi Krio Nigerian Pidgin Oromo Tshiluba Tshivenda Twi Umbundu Lugbara Luguru Pular Gussi Maasai Turkana Moba Nuer Shilluk Tamasheq Makonde Bemba Fon Hadiyya Ibibio Kimbundu Kimiiru Lango Liberian Kreyol Lomwe Mende Morisyen Ndau Nyankole Sena Sidamo Soga Songe Sukuma Tarifit Teso Tiv Zande Dagbani Kọntinent Australia New Zealand Papua New Guinea Asụsụ Ochie Asụsụ Arameik Latin Esperanto 1 1 1 1988 Nsọ nʼIgbo 2020Bible Nso 200619881 1 1 2 JỌN MATIUMAKLUKJỌNỌLU OZIROM1 KỌRINT2 KỌRINTGALETIAEFESỌSFILIPAIKỌLỌSI1 TESALỌNAIKA2 TESALỌNAIKA1 TIMỌTI2 TIMỌTITAITỌSFAILIMONHIBRUJEMES1 PITA2 PITA1 JỌN2 JỌN3 JỌNJUDNKPUGHE1 1 1 1 11 1 1 : 1 123456789101112131 1 1 2 JỌN 1 Chekwaa ihe edeturu 1Ọ bụ m Jọn, onye bụ okenye a họpụtara ilekọta nzukọ Kraịst na-edere gị akwụkwọ a, gị nwanyị Chineke họpụtara, na ụmụ gị, na ndị m hụkwara nꞌanya nꞌeziokwu dị ka ndị ọzọ nꞌụlọ nzukọ Kraịst si hụ ha nꞌanya.2Ebe ọ bụ na eziokwu ahụ anyị maara ga-adịgide nꞌime obi anyị ruo mgbe ebighị ebi,3Chineke Nna anyị na Jisọs Kraịst Ọkpara ya gaagọzi anyị site nꞌigosi anyị obi ọma ya na inye anyị udo ya nke dị ukwuu. Ọ ga-ejikwa eziokwu ya na ịhụnanya ya gọzie anyị.4Apụghị m ịkọ ụdị aṅụrị m nwere mgbe m hụrụ ụmụ gị nꞌebe a chọpụta na ha na-ebi ụdị ndụ ha kwesịrị ibi, ndụ ịgbaso eziokwu na idebe ihe Chineke nyere nꞌiwu.5Achọrọ m ichetara unu nke ọma nꞌebe a, ndị enyi m m hụrụ nꞌanya, iwu ahụ dị ochie Chineke nyere anyị site na mmalite. Iwu ahụ na-ekwu sị, ndị Kraịst kwesịrị ịhụrịta onwe ha nꞌanya.6Ọ bụrụ na anyị ahụ Chineke nꞌanya anyị ga-eme ihe ọ bụla ọ gwara anyị mee. Chineke agwakwala anyị site na mmalite sị anyị hụrịtaa onwe anyị nꞌanya.7Lezienụ anya banyere ndị ozizi ụgha jupụtara nꞌụwa taa. Ọtụtụ ha nọ nꞌetiti unu. Ha bụ ndị na-adịghị ekwenye na Jisọs Kraịst bịara nꞌụwa nꞌoyiyi mmadụ, na o ji ụdị anụ ahụ anyị nwere bịa. Ndị dị otu a bụ ndị iro eziokwu ahụ na ndị iro Kraịst kwa.8Ya mere lezienụ anya ka unu ghara iso ha ghọọ ndị na-agaghị anata ụgwọ ọrụ nke ndị nile rụrụ ezi ọrụ na-ele anya inweta. Kama rụzienụ ọrụ unu nke ọma, ka unu nwee ike ịnata ụgwọ ọrụ unu site nꞌaka Onyenwe anyị.9Nꞌihi na ọ bụrụ na unu esite nꞌozizi Kraịst wezuga onwe unu, unu ahapụkwala Chineke. Ma ọ bụrụ na unu anọgidesie ike nꞌozizi Kraịst, unu gaenweta Chineke nꞌonwe ya. Mgbe ahụ unu ga-enwe Chineke Nna na Ọkpara ya.10Ọ bụrụ na onye ọ bụla na-ekwenyeghị na Kraịst abịa izi unu ihe ọ bụla, unu akpọbatala ya nꞌụlọ unu. Unu anọkwala ya nso ige ntị nꞌihe ọ na-ekwu.11Nꞌihi na ọ bụrụ na unu ekwenyere ya, unu ga-aghọ ndị enyi ya, soro ya nꞌomume mmehie ha nile.12Otu ọ dị, enwere m ọtụtụ ihe m chọrọ ikwu, ma achọghị m ide ha dum nꞌakwụkwọ a, nꞌihi na ọ bụ nkwadebe m ịbịa ịhụ gị nꞌoge na-adịghị anya. Mgbe ahụ, anyị ga-anọ tulee okwu ndị a nile, nweekwa oge ime onwe anyị obi ụtọ.13Ụmụ nwanne gị nwanyị, onye ọzọ ahụ Chineke họpụtara, na-ekele gị.Igbo Bible 1988 No Data Igbo Bible 1988 2 JỌN 1 00:00:00 00:00:00 0.5x 2.0x https://beblia.bible:81/BibleAudio/igbo1988/2john/001.mp3 1 1