× Asụsụ Europe Russian Belarusian Asụsụ Ukraine Asụsụ Polish Serbian Bulgaria Asụsụ Slovakian Czech Asụsụ Romania Moldovian Azebaịjan Armenia Onye Georgia Albania Avar Bashkir Tatar Chechen Asụsụ Slovenian Asụsụ Croatian Estonia Asụsụ Latvian Asụsụ Lithuania Asụsụ Hungary Asụsụ Finish Asụsụ Norway Asụsụ Sweden Asụsụ Iceland Grik Masedonia German Bavaria Asụsụ Dutch Asụsụ Danish Welsh Gaelic Asụsụ Aịrish French Basque Catalan .Talian Galacian Romani Bosnian Kabardian North America Bekee South America Asụsụ Spanish Asụsụ Portuguese Guarani Asụsụ Quechuan Aymara Central America Onye Jamaica Asụsụ Nawatụl Kiche Qeqchi Asụsụ Haiti Ebe Ọwụwa Anyanwụ Eshia Chinese nke Ndị Japan Korean Mongolian Uyghur Hmong Tibetian South East Asia Onye Malaysia Burmese Chin Asụsụ Nepali Cebuano Asụsụ Tagle Kambodia Thai Indoneshian Asụsụ Sundan Vietnam Asụsụ Javanese Lao Iban Iu Mien Kachin Lahu Aceh Balinese Bugis Pampanga Sasak Shan Waray Madurese South Asia Hindi Dia Awadhi Mizo Kannada Malayalam Marathi Gujarati Asụsụ Tamil Telugu Asụsụ Punjabi Kurukh Asụsụ Assam Maithili Asụsụ Bengali Asụsụ Urdu Sinhala Dogri Haryanvi Meitei Konkani Santalaị Sindhi Koya Thado Sanskrit Devanagari Adilabad Gondi Ahirani Balochi Bundeli Chhattisgarhi Garhwali Kangri Kumaoni Mewari Munda Sadri Seraiki Shekhawati Sylheti Bagri Bhilali Bodo Braj Tulu Etiti Asia Kyrgyz Asụsụ Uzbek Tajik Ndị Turkmen Kazakhstan Karakalpak Etiti ọwụwa anyanwụ Turkish Hibru Arabic Peshia Kurdi Mazanderani Pashto Coptic Africa Afrịka Xhosa Asụsụ Ndebele Akpan Asụsụ Amharik Wolaytta Onye Naijiria Mossi Ika Dinka Kabyle Ewe Asụsụ Swahili Morocco Asụsụ Somali Shona Madagaska Igbo Lingala Baoule Siswati Tsonga Tswana Onye Gambian Ndi Yoruba Kamba Kinyarwanda Hausa Chewa Luo Makua Dyula Fulfulde Kalenjin Kikọyu Kikwango Kirundi Krio Nigerian Pidgin Oromo Tshiluba Tshivenda Twi Umbundu Lugbara Luguru Pular Gussi Maasai Turkana Moba Nuer Shilluk Tamasheq Makonde Bemba Fon Hadiyya Ibibio Kimbundu Kimiiru Lango Liberian Kreyol Lomwe Mende Morisyen Ndau Nyankole Sena Sidamo Soga Songe Sukuma Tarifit Teso Tiv Zande Dagbani Edo Kituba Kọntinent Australia New Zealand Papua New Guinea Asụsụ Ochie Asụsụ Arameik Latin Esperanto 1 1 1 Igbo 1988 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo 2020Bible Nso 2006Igbo 19881 1 1 3 JỌN MATIUMAKLUKJỌNỌLU OZIROM1 KỌRINT2 KỌRINTGALETIAEFESỌSFILIPAIKỌLỌSI1 TESALỌNAIKA2 TESALỌNAIKA1 TIMỌTI2 TIMỌTITAITỌSFAILIMONHIBRUJEMES1 PITA2 PITA1 JỌN2 JỌN3 JỌNJUDNKPUGHE1 1 1 1 11 1 1 : 1 1234567891011121314151 1 1 3 JỌN 1 Chekwaa ihe edeturu 1Akwụkwọ ozi a si nꞌaka m Jọn, onye a họpụtara ilekọta nzukọ Kraịst. Ana m edere gị ya Gaiọs, onye m hụrụ nꞌanya nꞌezie.2Enyi m, ana m ekpere gị ekpere mgbe nile na-arịọ Chineke ka o mee ka ihe na-agara gị nke ọma, ka ahụ sie gị ike, dị ka ihe si agara mkpụrụ obi gị nke ọma.3Ụfọdụ nꞌime ụmụnna anyị nꞌime Kraịst ndị si nꞌebe a na-agafe akọọrọla m akụkọ mere ka obi tọọ m ụtọ. Akụkọ ha kọrọ bụ akụkọ banyere otu i si ebi ndụ dị ọcha na nke eziokwu, na otu ibi ndụ gị si bụrụ dị ka okwu Chineke si chọọ.4Nꞌezie, gịnị ọzọ pụrụ inye m ọṅụ karịrị nke m nwere, mgbe m nụrụ na ụmụ m na-ebi ndụ dị ka eziokwu ahụ ha mụtara si chọọ.5Ezi enyi m, ọ bụ ezi ọrụ ka ị na-arụrụ Chineke site nꞌilekọta ndị ozi ya naesite nꞌebe ahụ ị nọ na-agafe.6Ha akọọrọla nzukọ Kraịst nọ nꞌebe a ihe banyere mmeso ọma ịhụnanya i mesoro ha. Biko, mgbe ha si nꞌebe ahụ na-apụ, nyekwara ha aka nꞌije ha dị ka ọ ga-esi tọọ Chineke ụtọ.7Nꞌihi na ndị a bụ ndị na-ejegharị na-ekwusa ozi ọma Kraịst. Ha adịghị anakwa ndị ha na-ekwusara ozi ọma ihe oriri ọ bụla, ma ọ bụ uwe, ma ọ bụ ebe ndina. Ego nke ndị na-abụghị ụmụ Chineke adịghị abanye nꞌakpa ha.8Nke a mere o ji kwesị ekwesị na anyị ga-elekọta ndị dị otu a ka anyị bụrụ ndị so ha naejikọta aka nꞌotu nꞌọrụ Chineke.9Edere m akwụkwọ ntakịrị zigara nzukọ ahụ banyere ihe dị otu a, ma anụrụ m na Daitrifis onye nganga ahụ na-ebuli onwe ya elu, dị ka onyendu ndị Kraịst nọ nꞌebe ahụ, anabataghị ike m nwere nꞌebe ọ nọ. Nꞌihi ya, ọ jụrụ ime ihe m kwuru.10Mgbe m bịara aga m agwa gị ihe nile ọ na-eme na ọtụtụ ihe nile ọ na-ekwu megide m, na ụdị okwu ọjọọ nile ọ na-ekwu imebi aha m. Ọ bụghị nanị na ọ jụrụ ịnabata ndị ozi a, kama ọ na-egbochi ndị ọzọ chọrọ inyere ha aka ime otu ahụ. Ihe ọ na-eme bụ isite nꞌụlọ chọọchị chụpụ ndị nile na-anabata ha.11Ezi enyi m m hụrụ nꞌanya, ekwela ka ụdị omume ọjọọ dị otu a bata nꞌime gị. Bụrụ onye na-agbaso ihe ziri ezi na eziokwu mgbe nile. Cheta na ndị nile na-eme ezi ihe na-egosi na ha bụ ụmụ Chineke. Ma ndị ahụ na-anọgide na-adị ndụ nꞌime mmehie na-ezipụta na ha bụ ndị dị anya site nꞌebe Chineke nọ.12Ma onye ọ bụla na-ekwu ezi ihe banyere Dimitriọs. Jisọs Kraịst, onye bụ eziokwu ahụ, na-ekwu ihe ọma banyere ya. Ma mụ onwe m na-ekwu otu ihe ahụ banyere ya. Ị makwaara na ọ bụ ezi ama ka m na-agba.13Enwere m ọtụtụ ihe m chọrọ ikwu, ma achọghị m ide ha nꞌakwụkwọ ozi a.14Nꞌihi na ọ bụ nkwadebe m ịbịa ịhụ gị nꞌoge na-adịghị anya. Mgbe m bịara, anyị ga-anọdụ ala kwuo ihe nile dị ka enyi na enyi ya.15Ya mere, ka ihe nile dịrị tutuu anyị ezute. Ndị enyi nile nọ nꞌebe a na-ekele gị. Kelekwaara m ndị nile nọ nꞌebe ahụ ezi ekele dị iche.Igbo Bible 1988 No Data Igbo Bible 1988 3 JỌN 1 00:00:00 00:00:00 0.5x 2.0x https://beblia.bible:81/BibleAudio/igbo1988/3john/001.mp3 1 1