Amaokwu nke DayJune 21 ROM 10:14 Ma olee otu ha ga-esi kpọkuo aha ya ma ọ bụrụ na ha ekwereghị na ya? Olee otu ha ga-esi kwere nꞌonye ahụ ha na-anụbeghị ihe gbasara ya? Olee otu ha ga-esi nụkwa ma ọ bụrụ na ndị nkwusa adịghị? Igbo Bible 1988 No Data